Nkọwa nke II Ndị Tesalonaịka

I. Ekele 1:1-2

II. Agbamume onwe onye 1:3-12
A. Àmà nke Ndị Tesalonaịka 1:1-4
B. Nzube nke Chineke 1:5
C. Ọbịbịa nke Onyenwe anyị 1:6-10
D. Ekpere nke Pọl 1:11-12

III. Ndozi nkuzi nke
Ndị Tesalonaịka 2:1-17
A. Banyere nghọtahie ha 2:1-2
B. Banyere ndapụ n’ezi ofufe 2:3a
C. Banyere onye ahụ nke mmehie 2:3b-5
D. Banyere ihe mgbochi 2:6-9
E. Banyere ndị na-ekweghị ekwe 2:10-12
F. Banyere ndị kwere ekwe 2:13-17

IV. Ndụmọdụ bara uru 3:1-15
A. Ekpere Pọl 3:1-2
B. Ntụkwasị obi na Onyenwe anyị 3:2-5
C. Ịdọ aka ná ntị nke ndị na-adịghị akwụwa aka ọtọ 3:6-15

V. OznỌd. 3:16-18