2 Samuel
20:1 Ma otù nwoke nke jọb͕uru onwe-ya nọ n'ebe ahu, aha-ya bu Sheba.
nwa Bikri, bú onye Benjamin: ọ we fùa opì-ike, si, Ayi emewo ka ayi puta.
ọ dighi òkè nime Devid, ayi enweghi kwa ihe-nketa nime nwa Jesi: ọ bula
nwoke laa n'ulo-ikwū-ya, Israel.
NDI-EZE 20:2 Nwoke ọ bula nke Israel we si n'iso Devid rigo, jeso Sheba Jehova
nwa Bikri: ma ndikom Juda siri na Jọdan rapara n'aru eze-ha
ọbuná Jerusalem.
20:3 Devid we ba n'ulo-ya na Jerusalem; eze we chiri iri ahu
ndinyom ndi-iko-ya nwayi, ndi ọ rapuru ka ha nēche ulo, tiye ha
n'ulo-nkpọrọ, we nye ha nri, ma ọ bakurughi ha. Ya mere, e mechiri ha ọnụ
rue ubọchi ọnwu-ha, nādi ndu n'ọb͕ọ di-ha nwuru.
20:4 Eze we si Amasa, Kpọkọtanum ndikom Juda n'etiti atọ
ụbọchị, ma ị nọ ebe a.
20:5 Amasa we je ikpọkọta ndikom Juda: ma ọ nọrọ ọdù kari
mb͕e akara àkà nke O doro ya.
20:6 Devid we si Abishai, Ub͕u a Sheba nwa Bikri gēme kwa ayi kari
ihe ọjọ kari Absalom: chiri ndi-orù onye-nwe-gi, chua ha
ya, ka o we ghara inweta ya obodo ewusiri ike, we b͕apu ayi.
ỌNU-ỌGUGU 20:7 Ndikom Joab na ndi Keret na ndi-iro-ya we pua so ya n'azu
ndi Pelet na ndi-dike nile: ha we si na Jerusalem pua, rue
chua Sheba nwa Bikri.
20:8 Ma mb͕e ha nọ na nkume uku nke di na Gibeon, Amasa nēje n'iru
ha. Ma uwe-nwuda Joab nke o yiri ka ekeworo ya n'úkwù, ma
n'elu ya ihe-ọkiké nke mma-agha ekedoro n'úkwù n'ọbọ-ya
nke ya; ma ka ọ na-aga, ọ dapụrụ.
20:9 Joab we si Amasa, Ọ̀ nọ n'udo, nwa-nnem? Joab we were
Amasa nọ n'ajị agba jiri aka nri susuo ya ọnụ.
20:10 Ma Amasa eleghi anya na mma-agha nke di n'aka Joab: o we tib͕ue ya.
o were ya na ọgiriga nke-ise, wusi ngiri-afọ-ya n'ala;
ma o tighi ya ihe ọzọ; o we nwua. Joab na Abishai nwa-nne-ya
chua Sheba nwa Bikri.
ỌNU-ỌGUGU 20:11 Ma otù onye nime ndikom Joab guzoro n'akuku ya, si, Onye nāhu Joab n'anya;
ma onye nke diri Devid, ya jeso Joab n'azu.
20:12 Amasa we nāturu n'ọbara n'etiti uzọ atuliri atuli. Na mgbe
nwoke huru na ndi Israel nile guzoro, o we wezuga Amasa n'ebe ahu
uzọ atuliri atuli ba n'ọhia, tukwasi ya uwe, mb͕e ọ huru ya
onye ọ bula nke nābiakute ya guzoro.
20:13 Ma mb͕e ewezugara ya n'uzọ atuliri atuli, ndi Israel nile we nējeso
Joab, ichu Sheba nwa Bikri n'azu.
20:14 O we gabiga n'ebo nile nke Israel rue Ebel, na rue
Bet-meaka na ndi Bea nile: ewe chikọta ha n'otù, na
sokwa ya chụwa ya.
NDI-EZE 20:15 Ha we bia nọchigide ya n'agha n'Abel nke Bet-meaka;
ulo-ntu imegide obodo ahu, o we guzo n'ebe miri-iyi ahu: na ndi Israel nile
ndị ha na Joab nọ na-akụ mgbidi ahụ, ịkwatu ya.
20:16 Otù nwayi nke mara ihe we si n'obodo ahu tie nkpu, si, Nuru, nuru; sị, a na m arịọ gị,
si Joab, Biarue nso ebe a, ka m'we kpayere gi uka.
ỌNU-ỌGUGU 20:17 O we biarue ya nso, nwayi ahu we si, Gì onwe-gi bu Joab? Na
ọ si, Mu onwem bu ya. Ọ si ya, Nuru okwu-gi nile
nwa odibo. Ọ si, Anuwom.
ỌPUPU 20:18 O we kwue, si, Ha nēkwu okwu na mb͕e ochie, si,
Ha aghaghi iju ase n'Ebel: ewe kwubie okwu ahu.
20:19 Mu onwem bu otù nime ha ndi nēme udo na ndi kwesiri ntukwasi-obi n'Israel: i nāchọ
ibibi otù obodo na nne n'Israel: gini mere i gēloda Jehova
ihe-nketa Jehova?
20:20 Joab we za, si, Ya buru ihe-árú, ya burum ihe-árú, na m'gaghi-eme
ilo ma ọ bụ mebie.
ỌNU-ỌGUGU 20:21 Ọ bughi otú a ka okwu a: ma otù nwoke nke ugwu Efraim, Sheba nwa-nwoke.
Bikri n'aha ewe weliri aka-ya imegide eze, ọbuná imegide eze
Devid: naputa ya nání ya, m'gāsi kwa n'obodo a pua. Na nwaanyị
Joab we si, Le, agātugara gi isi-ya n'elu mb͕idi.
20:22 Nwayi ahu we jekuru ndi Israel nile n'amam-ihe-ya. Ma ha ebipụ
isi Sheba nwa Bikri, tupuru ya Joab. Ya onwe ya
fùa opì-ike, ha we si n'obodo ahu laghachi, nwoke ọ bula n'ulo-ikwū-ya.
Joab we laghachikuru eze na Jerusalem.
20:23 Ma Joab bu onye-isi usu-ndi-agha nile nke Israel: ma Benaia nwa-nwoke
Jehoiada bu onye-isi ndi Keret na ndi-Pelet:
ỌNU-ỌGUGU 20:24 Ma Adoram bu onye-isi usu-ndi-agha: Jehoshafat nwa Ahilud bu kwa onye-isi usu-ndi-agha.
onye na-edekọ ihe:
20:25 Sheva bu ode-akwukwọ: Zedok na Abaiata bu kwa ndi-nchu-àjà.
20:26 Ma Ira onye Jaia bu kwa onye-isi nke Devid.