2 Ndị eze 25:1 O rue, n'arọ nke-iteghete nke ọbubu-eze-ya, n'ọnwa nke-iri. n'ubọchi nke-iri nke ọnwa ahu, na Nebukadneza, bú eze Babilon, biara; ya onwe-ya na usu-ndi-agha-ya nile, imegide Jerusalem, ma ulo-ikwū-ha imegide ya; na ha wue ulo-elu megide ya buruburu. 25:2 Ewe nọchibidoro obodo ahu n'agha rue arọ nke-iri-na-otù nke eze, bú Zedekaia. 25:3 Ma n'ubọchi nke-iteghete nke ọnwa nke-anọ, oké unwu siri ike na obodo, ma ọ dighi nri diri ndi ala ahu. 25:4 Ewe tiwapu obodo ahu, ndi-agha nile we b͕alaga n'abali site n'obodo ụzọ ọnụ ụzọ ámá n’etiti mgbidi abụọ, nke dị n’akụkụ ubi eze: (ugbu a ndi Kaldea nēbuso obodo ahu agha buruburu:) ma eze jere ụzọ n'ebe larịị. ỌNU-ỌGUGU 25:5 Usu-ndi-agha ndi Kaldea we chua eze n'azu, rue ya aru Ala di lari nke Jeriko: ma usu-ndi-agha-ya nile esiwo n'ebe ọ nọ b͕asasia. 25:6 Ha we jide eze, me ka ọ rigokuru eze Babilon Riblah; ha we kpe ya ikpé. ỌNU-ỌGUGU 25:7 Ha we b͕ue umu-ndikom Zedekaia n'anya-ya, me ka anya-ya abua gwusia. nke Zedekaia, o were ihe-ọkpukpu ọla ke ya ab͕u, me ka ọ bia Babylon. 25:8 Ma n'ọnwa nke-ise, n'ubọchi nke-asa nke ọnwa ahu, nke ahu bu arọ nke-iri-na-iteghete nke eze Nebukadneza, bú eze Babilon, we bia Nebuzaradan, bú onye-isi ndi-ob͕ū, orù eze Babilon; rue Jerusalem: 25:9 O we sure ulo Jehova ọku, na ulo eze, na ihe nile ulo nile nke Jerusalem na ulo uku ọ bula o surere n'ọku. ỌNU-ỌGUGU 25:10 na usu-ndi-agha nile nke ndi Kaldea, ndi soro onye-isi nke Jehova unu eche nche, kwatue mb͕idi Jerusalem buruburu. 25:11 Ma ndi fọduru nke fọduru n'obodo, na ndi b͕apuru ab͕apu nke dapuru jekuru eze Babilon, ya na ndi Jehova fọduru ìgwè madu, ka Nebuzaradan, bú onye-isi ndi-ob͕ū, mere ka ọ je biri n'ala ọzọ. 25:12 Ma onye-isi nke ndi-ob͕eye rapuru ufọdu nime ndi nēnweghi ike nke ala ahu ka ọ buru ndị ọrụ ubi vaịn na ndị ọrụ ubi. 25:13 na ogidi ọla nke di n'ulo Jehova, na ogidi ọla ahu ihe-ndọkwasi, na oké osimiri ọla nke di n'ulo Jehova, ka Jehova mere Ndi Kaldea tipia-kwa-ra, buru ọla-ha laa Babilon. 25:14 na ite nile, na osekè nile, na ihe-ikwasa-ọku-ume, na ngaji nile, na ihe nile. ihe ọla nke ha ji eje ozi ka ha bupu. 25:15 na ite ọku, na ọkwa-nwusa nile, na ihe nile nke ọla-edo, n'ime ọla-edo na ọla-ọcha, n'ọla-ọcha ka onye-isi ndi-ob͕ū wepuru. IHE EMERE 25:16 Ogidi abua ahu, na otù oké osimiri ahu, na ihe-ndọkwasi nile nke Solomon mere Jehova ulo Jehova; ọla nke ihe ndia nile enweghi ọtùtù. 25:17 Cubit iri na asatọ ka idi-elu nke otù ogidi di, isi-ya di kwa n'elu ọla ka ọ bu: cubit atọ ka idi-elu isi ahu di; na nke ihe awuru awu, na pomegranate n'isi ahu buruburu, ha nile ọla: ma dika ndia ka ogidi nke-abua nwere ihe-ọkpukpa akpara nke-ọma. ỌPUPU 25:18 Onye-isi ndi-ob͕ū we kuru Seraia, bú onye-isi-nchu-àjà, na Zefanaia, bú onye-nchu-àjà nke-abua, na ndi-ọnu-uzọ-ama atọ; ỌPUPU 25:19 O we si n'obodo ahu chiri otù onye-nchu-àjà, bú onye-isi nke ndi-agha. na ndikom ise nime ndi nọ n'iru eze, ndi achọtaworo n'obodo ahu, na onye-isi ode-akwukwọ nke usu nile nke ndi-agha, nke nāchikọta ndi ala ahu, na ọgu ndikom atọ nke ndi ala ahu hụrụ n'ime obodo: 25:20 Nebuzaradan, bú onye-isi ndi-ob͕ū, we chiri ndia, me ka ha biakute ha eze Babilon rue Ribla: ỌNU-ỌGUGU 25:21 Eze Babilon we tib͕ue ha, me ka ha nwua na Ribla n'ala ahu. nke Hemat. Ewe jepu Juda n'ala-ha. 25:22 Ma ndị fọdụrụ n'ala Juda, ndị Nebukadneza, bú eze Babilon, we rapu, o we me Gedalaia onye-isi-ha nwa Ahaikam, nwa Shefan, bú onye-ndú. 25:23 Ma mb͕e ndi-isi usu nile nke ndi-agha, ha na ndikom-ha, nuru ya eze Babilon emewo Gedalaia onye-isi, we biakute Gedalaia nye Mizpa, ọbuná Ishmael nwa Netanaya, na Johanan nwa-nwoke Carea, na Seraya nwa Tanhumet, bú onye Netofa, na Jaazanaia nwa onye Meakat, ha na ndikom-ha. ỌNU-ỌGUGU 25:24 Gedalaia we ṅuara ha iyi, ṅu-kwa-ra ndikom-ha, si ha, Tuanu egwu. ọ bughi ibu ndi-orù ndi Kaldea: birinu n'ala ahu, fè Jehova eze Babilon; ọ gādi-kwa-ra gi nma. 25:25 Ma o rue, n'ọnwa nke-asa, na Ishmael nwa nwa Netanaya, nwa Elishama, nke sitere na nkpuru ala-eze, we bia, ya na ndikom iri ya na ya, tib͕ue Gedalaia, o we nwua, ya na ndi-Ju na ndi-Ju Ndị Kaldia ndị ya na ha nọ na Mizpa. 25:26 na ndị niile, ma onye nta ma onye ukwu, na ndị isi nke Jehova usu nile nke ndi-agha, bilie, ba n'Ijipt: n'ihi na ha nātu egwu ndi Kaldea. 25:27 O wee ruo n'afọ nke iri atọ na asaa nke ndọkpụ n'agha nke Jehoiakin, bú eze Juda, n'ọnwa nke-iri-na-abua, n'ubọchi asa na n'ubọchi nke-orú nke ọnwa ahu, na Evilmerodak, bú eze Babilon, n'ubọchi ahu arọ nke ọ malitere ibu eze buliri isi Jehoiakin, bú eze Juda si n'ụlọ-nkpọrọ pụta; 25:28 O we gwa ya okwu-ọma, me ka oche-eze-ya guzosie ike n'elu oche-eze Jehova ndi-eze ndi ya na ha nọ na Babilon; 25:29 O we b͕anwe uwe ulo-nkpọrọ-ya: O we nēri nri mb͕e nile na mb͕e gara aga ya ubọchi nile nke ndu-ya. 25:30 Ma ihe-oriri-ya bu ihe-oriri anēnye ya site n'aka eze, a ọnụego kwa ụbọchị maka ụbọchị ọ bụla, ụbọchị niile nke ndụ ya.