2 Ndị eze
23:1 Eze we ziga, chikọta ndi-okenye nile nke Juda n'ebe ọ nọ
na nke Jerusalem.
23:2 Eze we rigo n'ulo Jehova, na ndikom nile nke
Juda na ndi nile bi na Jerusalem, na ndi-nchu-àjà;
na ndi-amuma, na ndi Israel nile, ma onye ntà ma onye uku: o we gua ya
na nti-ha okwu nile nke akwukwọ ọb͕ub͕a-ndu ahu nke achọtaworo
n'ulo Jehova.
23:3 Eze we guzo n'akuku ogidi, b͕a ndu n'iru Jehova, ka
jeso Jehova n'azu, na idebe ihe nile O nyere n'iwu na ihe-àmà-Ya nile
na ukpuru-Ya nile n'obi-ha nile na nkpuru-obi-ha nile, ime Jehova
okwu nke ọb͕ub͕a-ndu nka nke edeworo n'akwukwọ a. Na ihe niile
ndị mmadụ guzoro na ọgbụgba ndụ ahụ.
23:4 Eze we nye Hilkaia, bú onye-isi-nchu-àjà, na ndi-nchu-àjà nke Jehova iwu
n'usoro nke-abua, na ndi-nche-uzọ, ka ha weputa n'ulo ahu
ulo uku Jehova ihe nile nke emere Beal, na imere Jehova
Ashera, na diri usu-ndi-agha nile nke elu-igwe: O we sure ha ọku n'èzí
Jerusalem n'ọhia Kidrọn, buru ntu-ya bakuru
Betel.
ỌNU-ỌGUGU 23:5 O we me ka ndi-nchu-àjà nēkpere arusi di ala, ndi ndi-eze Juda nwere
edoro isure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'ebe nile di elu n'obodo nile nke Juda, na
n'ebe nile di Jerusalem buruburu; ọbuná ndi nēsurere ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ
Baal, nye anyanwu, di-kwa-ra ọnwa, di-kwa-ra mbara ala, di-kwa-ra ihe nile
usu nke elu-igwe.
23:6 O we buputa Ashera n'ulo Jehova, n'èzí
Jerusalem, rue miri-iyi Kidron, sure ya ọku na miri-iyi Kidron, na
zọputa ya n'obere ka ọ buru uzuzu, tubà uzuzu-ya n'elu ílì
nke ụmụ ndị mmadụ.
23:7 O we kwatue ulo nile nke ndi edoro nsọ ikwa iko, nke di n'akuku ulo
Jehova, ebe ndinyom nākpa ákwà-nkwuba nye ulo-ikwū.
23:8 O we me ka ndi-nchu-àjà nile si n'obodo nile nke Juda puta, merua
ebe di elu nke ndi-nchu-àjà nēsure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, site na Geba rue
Bia-sheba, kwatue ebe nile di elu nke ọnu-uzọ-ama nile nke di n'obodo;
si n'ọnu-uzọ-ama Joshua, bú onye-isi obodo ahu, nke di
n'aka ekpe nwoke n'ọnu-uzọ-ama obodo.
23:9 Otú ọ di, ndi-nchu-àjà nke ebe di elu adighi-arigo n'ebe-ichu-àjà nke
Jehova nime Jerusalem, ma ha riri ufọdu nime achicha ekoghi-eko n'etiti
umu-nne-ha.
23:10 O we merua Tofet, nke di na ndagwurugwu umu
Hinom, ka onye ọ bula we ghara ime ka nwa-ya nwoke ma-ọbu nwa-ya nwayi gabiga
ọku ahu diri Molek.
23:11 O we chiri inyinya nile nke ndi-eze Juda nyere Jehova
anyanwu, n'ọnu-uzọ ulo Jehova, n'akuku ime-ulo nke Jehova
Netan-melek, bú onozi, nke di n'ebe-ita-nri, sure ulo-ikwū ahu ọku
ụgbọ ịnyịnya nke anyanwụ na ọkụ.
23:12 na ebe-ichu-àjà nke di n'elu ulo-elu nke Ehaz, nke
ndi-eze Juda meworo, na ebe-ichu-àjà nile nke Manase mere
ogige abua nke ulo Jehova, ka eze tipiaworo, ma
tipia ha n'ebe ahu, tubà uzuzu-ha nime miri-iyi
Kidrọn.
23:13 na ebe di elu nke di n'iru Jerusalem, nke di n'aka-nri
aka nke ugwu nbibi nke Solomon, bú eze Israel, nwere
ewuru Ashtaret ihe-árú nke ndi Zaidon, wu-kwa-ra Kemosh
ihe-árú nke ndi Moab, di-kwa-ra Milkom, bú ihe-árú nke Jehova
umu Amon, eze mere ka ọ ghara idi nsọ.
ỌNU-ỌGUGU 23:14 O we tipia arusi-ya nile, b͕utu kwa Asherim, b͕aju
ebe-ha na ọkpukpu madu.
23:15 Ọzọ kwa, ebe-ichu-àjà nke di na Bet-el, na ebe di elu nke Jeroboam
nwa Nebat, bú onye mere Israel ka ha mehie, mere, ma ebe-ichu-àjà ahu ma
ọ kwaturu ebe di elu, sure ebe di elu ọku, zọpia ya
obere ka ọ bụrụ ntụ ntụ, ma kpọọ osisi ahụ ọkụ.
23:16 Josaia we chigharia, hu ílì nile nke di nime ya
ugwu ahu, ziga, weputa ọkpukpu nile n'ílì ahu, ma
sure ha ọku n'elu ebe-ichu-àjà, merua ya, dika okwu Jehova si di
Jehova nke onye nke Chineke kwuru, bú Onye kwuputara okwu ndia.
23:17 O we si, Gini bu aha ahu nke mu onwem nāhu? Na ndị ikom obodo
si ya, Ọ bu ílì onye nke Chineke, nke siri na Juda bia;
o we kpọsa ihe ndia nke i meworo megide ebe-ichu-àjà nke Ya
Betel.
23:18 Ọ si, Rapu ya; ka onye ọ bula ghara ikpaghari ọkpukpu-ya. Ya mere, ha kwere nke ya
nání ọkpukpu, ha na ọkpukpu onye-amuma nke siri na Sameria bia.
23:19 na ulo nile nke ebe di elu nke di n'obodo nile nke
Sameria, nke ndi-eze Israel mere ikpasu Jehova iwe
iwe, Josaia we bilie, me ha dika omume nile si di nke ahu
o mere na Betel.
ỌNU-ỌGUGU 23:20 O we tib͕ue ndi-nchu-àjà nile nke ebe di elu nke di n'ebe ahu n'elu ala-ha
ebe-ichu-àjà, sure ọkpukpu madu ọku n'elu ha, we laghachi na Jerusalem.
23:21 Eze we nye ndi Israel nile iwu, si, Menu ememe ngabiga
Jehova, bú Chineke-unu, dika edeworo ya n'akwukwọ nke ọb͕ub͕a-ndu nka.
NDI-EZE 23:22 N'ezie, emeghi ememe ngabiga di otú a site n'ubọchi ndi-ikpe
onye nēkpe Israel ikpe, ma-ọbu n'ubọchi nile nke ndi-eze Israel, ma-ọbu nke eze
ndi-eze Juda;
23:23 Ma n'arọ nke-iri-na-asatọ nke eze, bú Josaia, nke ngabiga a di
jidesienu Jehova ike nime Jerusalem.
23:24 Ọzọ kwa, ndi nālu ọlu nke mọ-ọmuma, na ndi-dibia-afa, na ndi-dibia
arusi nile, na arusi nile, na ihe-árú nile nke eledo Jehova
ala Juda na nime Jerusalem ka Josaia rapuru, ka o we nwe ike
me kwa okwu nile nke iwu ahu nke edeworo n'akwukwọ nke Hilkaia
onye-nchu-àjà hutara n'ulo Jehova.
ỌNU-ỌGUGU 23:25 Ọ dighi kwa eze di ka ya, bú nke nēchigharikute Jehova
n’obi-ya nile, were kwa nkpuru-obi-ya nile, were kwa ike-ya nile;
dika iwu nile nke Moses si di; ọ dighi kwa onye biliri n'azu ya
dị ka ya.
23:26 Ma Jehova esighi n'idi-ọku nke ukwu-Ya chigharia
iwe, nke iwe-Ya ji di ọku megide Juda, n'ihi Jehova nile
nkpasu-iwe nke Manase kpasuru ya.
23:27 Jehova we si, M'gāwezuga kwa Juda n'irum, dika m'nweworo
wezuganu Israel, M'gāju kwa obodo a Jerusalem nke m'nwere
arọputara, na ulo nke M'siri, Aham gādi n'ebe ahu.
23:28 Ma okwu Josaia nile nke fọduru, na ihe nile o mere, ọ bughi ya
edewo n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke ndi-eze Juda?
23:29 N'ubọchi-ya Feroneko, bú eze Ijipt, rigoro imegide eze nke
Asiria we rue osimiri Yufretis: eze, bú Josaia, we jekuru ya; na ya
+ gburu ya na Megido, mgbe ọ hụrụ ya.
NDI-EZE 23:30 Ndi-orù-ya we si na Megido buru ya n'ub͕ọ-ala n'ọnwu, bute ya
o we biarue Jerusalem, lìe ya n'ílì-ya. Na ndị nke
ala ahu were Jehoahaz nwa Josaia, te ya manu, me ya
eze n'ọnọdu nna-ya.
23:31 Jehoahaz b͕ara orú arọ na atọ mb͕e ọ malitere ibu eze; na ya
eze ọnwa atọ na Jerusalem. Ma aha nne-ya bu Hamutal;
ada Jeremaia nke Libna.
23:32 O me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, dika
ihe nile nke nna-ya-hà mere.
ỌNU-ỌGUGU 23:33 Fero-neko we tiye ya n'ab͕u na Ribla nke di n'ala Hemat, ka o we tiye ya n'agha.
o nwere ike ghara ibu eze na Jerusalem; ma tiye ala ahu n'ọtùtù nke an
ọgu talent ọla-ọcha ise, na otù talent ọla-edo.
ỌNU-ỌGUGU 23:34 Fero-neko we me Elaiakim nwa Josaia eze n'ọnọdu eze
Josaia nna-ya, we chigharia aha-ya Jehoiakim, were Jehoahaz
o we je, biarue Ijipt, nwua n'ebe ahu.
23:35 Jehoiakim we nye Fero ọla-ọcha na ọla-edo ahu; ma ọ tụrụ ụtụ
ala inye ego ahu dika okwu-ọnu Fero si di: o
Ọla-ọcha na ọla-edo nara ndi ala ahu n'otù n'otù
dika ụtụ isi-ya si di, inye ya Fero-neko.
23:36 Jehoiakim b͕ara orú arọ na ise mb͕e ọ malitere ibu eze; na ya
ọ bu eze arọ iri na otù nime Jerusalem. Nne-ya bu Zebuda;
ada Pedaia nke Ruma.
23:37 O me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, dika
ihe nile nke nna-ya-hà mere.