2 Ndị eze
21:1 Manase b͕ara arọ iri na abua mb͕e ọ malitere ibu eze, ọgu abua na iri we buru eze
na arọ ise na Jerusalem. Aha nne-ya bu Hefziba.
ỌPUPU 21:2 O we me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, mb͕e Jehova gasiri
Ihe-árú nile nke mba nile, ndi Jehova nāchupu n'iru umu-ntakiri
nke Israel.
21:3 N'ihi na o wughachiri ebe di elu nke Hezekaia nna-ya nwere
ebibi; o guzo-kwa-ra ebe-ichu-àjà nye Beal, me kwa Ashera, dika o mere
Ehab, bú eze Israel; we kpọ isi ala nye usu nile nke elu-igwe, we fè
ha.
21:4 O we wue ebe-ichu-àjà n'ulo Jehova, nke Jehova siri, N'ime
Jerusalem ka M'gētiye aham.
ỌNU-ỌGUGU 21:5 O we wuere usu-ndi-agha nile nke elu-igwe ebe-ichu-àjà n'ogige abua nke Jehova
ulo Jehova.
21:6 O we me ka nwa-ya nwoke gabiga n'ọku, na-echeta oge, na-eji
ọb͕a-isi nile, meso mọ-mọ na ndi-dibia-afa ahu: ọ lua ọlu
ọtutu ihe ọjọ n'anya Jehova, ikpasu Ya iwe.
21:7 O we guzo arusi apiri api nke Asherim nke o mere n'ulo, nke
nke Jehova siri Devid, si kwa Solomon nwa-ya, N'ulo a, na
na Jerusalem, nke M'rọputaworo n'ebo nile nke Israel, ka M'gēme
tinye aham rue mb͕e ebighi-ebi:
21:8 M'gaghi-eme kwa ka ukwu Israel si n'ala-ha pua ọzọ
nke m’nyere ndị nna ha; naanị ma ọ bụrụ na ha ga-ahụ na-eme dị ka
ihe nile nke M'nyeworo ha n'iwu, na dika iwu nile si di nke m'nēnye
orù Moses nyere ha iwu.
21:9 Ma ha egeghi nti: Manase we rafue ha ime ihe ọjọ kari
ka mba nile nke Jehova kpochapuruworo n'iru umu Israel ka ọ bu.
21:10 Jehova we kwue site n'aka ndi-orù-Ya, bú ndi-amuma, si,
21:11 N'ihi na Manase, bú eze Juda, emewo ihe-árú ndia, me
eme ihe jọrọ njọ kari ihe nile nke ndi-Amorait mere, ndi buru ya uzọ;
o we were kwa arusi-ya nile me ka Juda mehie;
21:12 N'ihi nka ka Jehova, bú Chineke Israel, siri, Le, Mu onwem nēweta ihe di otú a
ihe ọjọ dikwasi Jerusalem na Juda, na onye ọ bula nke nānu ya, ma nke ya
ntị ga-akụ.
21:13 M'gēseti kwa n'elu Jerusalem eriri Sameria, na ihe-ọtùtù
nke ulo Ehab: M'gēhichapu kwa Jerusalem dika madu si ehichapu efere;
na-ehichapụ ya, na-atụgharị ya n'ala.
21:14 M'gārapu kwa ihe-nketam fọduru, we naputa ha
n'aka ndi-iro-ha; ha gāghọ kwa ihe-nkwata na ihe-nkwata
nye ndi-iro-ha nile;
21:15 N'ihi na ha emewo ihe jọrọ njọ n'anyam, na ha emewo
kpasurum iwe, site n'ubọchi ndi bu nna-ha siri nime ha puta
Ijipt, rue ta.
21:16 Ma Manase wusi kwa ọbara nēmeghi ihe ọjọ nke-uku, rue mb͕e o merejuru afọ
Jerusalem site n'otù nsọtu rue ọzọ; nāgughi nmehie-ya nke o ji me
Juda emehie, n'ime ihe jọrọ njọ n'anya Jehova.
21:17 Ma okwu Manase nile nke fọduru, na ihe nile o mere, na nmehie-ya
na o mehiere, èdeghi ihe ahu n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke Jehova
ndi-eze Juda?
21:18 Manase we so nna-ya-hà dina n'ọnwu, elìe ya n'ubi-ya ab͕ara ogige
ulo-ya, n'ubi Uza ab͕ara ogige: Amon nwa-ya we buru eze n'ọnọdu ya.
21:19 Amon b͕ara orú arọ na abua mb͕e ọ malitere ibu eze, o we buru eze
arọ abua na Jerusalem. Aha nne-ya bu Meshulemet
ada Haruz nke Jọtba.
21:20 O me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, dika nna-ya
Manase mere.
21:21 O we je ije n'uzọ nile nke nna-ya jere, nēfè Jehova òfùfè
arusi nile nke nna-ya fere, nākpọ kwa isi ala nye ha;
21:22 O we rapu Jehova, bú Chineke nke nna-ya-hà, O jeghi kwa ije n'uzọ nke Chineke
Chineke.
ỌNU-ỌGUGU 21:23 Ndi-orù Emon we kekọta madu imegide ya, b͕ue eze n'etiti ya.
ụlọ nke ya.
21:24 Ndi ala ahu we tib͕ue ndi nile nke kekọtaworo eze
Amọn; ndi ala ahu we me Josaia nwa-ya eze n'ọnọdu ya.
21:25 Ma okwu Emon nile nke fọduru nke o mere, èdeghi ihe ahu n'akwukwọ
akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke ndi-eze Juda?
21:26 Ewe lìe ya n'ílì-ya n'ubi Uza ab͕ara ogige: ma Josaia nke-ya
nwa-nwoke we buru eze n'ọnọdu ya.