2 Ndị eze
ỌNU-ỌGUGU 17:1 N'arọ nke-iri-na-abua nke Ehaz, bú eze Juda, ka Hoshea nwa Ila malitere
ka ọ buru eze Israel nime Sameria arọ iteghete.
17:2 O me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, ma ọ bughi dika Jehova
ndi-eze Israel ndi buru ya uzọ.
17:3 Shalmanesa, bú eze Asiria, rigoro imegide ya; Hoshia we ghọrọ ya
orù, nye ya onyinye-inata-iru-ọma.
17:4 Ma eze Asiria hutara nkekọta-madu nime Hoshea: n'ihi na o zigawo
ndi-ozi biakute Ya, bú eze Ijipt, ha ewetaraghi eze Israel onyinye-inata-iru-ọma
Asiria, dika o mere kwa-arọ: eze Asiria we mechie
ya, we ke ya ab͕u n'ulo-nkpọrọ.
17:5 Eze Asiria we rigo n'ala ahu nile, rigo rue
Sameria we nọchigide ya n'agha arọ atọ.
17:6 N'arọ nke-iteghete nke Hoshea, bú eze Asiria, were Sameria, na
Israel we me ka Israel je biri n'Asiria, tiye ha nime Hala na nime Haboa
n'akuku osimiri Gozan, na n'obodo nile nke Midia.
17:7 N'ihi na otú a ka umu Israel emehiewo megide Jehova
Chineke-ha, Nke mere ka ha si n'ala Ijipt rigoputa, site na
n'okpuru aka Fero, bú eze Ijipt, we tua egwu chi ọzọ;
17:8 we je ije n'ukpuru nke mba nile, ndi Jehova napuru n'ebe ahu
n'iru umu Israel, na nke ndi-eze Israel, nke ha onwe-ha
mere.
17:9 Ụmụ Izrel wee na nzuzo mee ihe na-ezighị ezi
imegide Jehova, bú Chineke-ha, we wuere onwe-ha ebe di elu n'etiti ha nile
obodo, site n'ụlọ elu nke ndị nche ruo n'obodo ewusiri ike.
17:10 Ha we guzo onwe-ha arusi na Asherim n'ugwu ọ bụla di elu na n'okpuru
osisi ndụ ndụ ọ bụla:
17:11 Ha we sure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'ebe ahu n'ebe nile di elu, dika mba nile nēme
ndi Jehova mere ka ha je biri n'ala ọzọ; we me ihe ọjọ
kpasue Jehova iwe:
17:12 N'ihi na ha fè arusi òfùfè, nke Jehova siri ha, Unu emela
mee ihe a.
17:13 Ma Jehova b͕a àmà megide Israel, megide kwa Juda, site n'aka Jehova nile
ndi-amuma, na site n'aka ndi-ọhu-uzọ nile, si, Si n'uzọ ọjọ nile unu chigharia;
debe iwu-nsọ m nile na ụkpụrụ m nile, dịka iwu nile nke m siri dị
nyere nna-unu-hà iwu, na nke M'zitere unu n'aka ndi-orùm
ndị amụma.
17:14 Otú ọ dị, ha aṅaghị ntị, ma ha mere ka olu ha sie ike, dị ka
olu nke ndi bu nna-ha, ndi nēkweghi na Jehova, bú Chineke-ha.
17:15 Ha we ju ukpuru-Ya nile, na ọb͕ub͕a-ndu-Ya nke Ya na ha b͕ara
ndị nna, na ọgbụgba-ama ya nile nke ọ gbara-ama megide ha; na ha
jeso ihe-efu, we ghọ ihe-efu, jeso mba nile nke di
ha buruburu, bú ndi Jehova nyere ha iwu bayere ha, na ha
ekwesịghị ime ka ha.
17:16 Ha we rapu ihe nile Jehova, bú Chineke-ha, nyere n'iwu, me ha
arusi awuru awu, bú umu-ehi abua, ha me-kwa-ra Ashera, kpọ isi ala nye Jehova nile
usu nile nke elu-igwe, we fè Beal òfùfè.
17:17 Ha we me ka umu-ha ndikom na umu-ha ndinyom gabiga nime ọku;
ha nāju kwa ase na iju-ajọ, re onwe-ha ime ihe ọjọ
anya Jehova, ikpasu Ya iwe.
17:18 Jehova we wesa Israel iwe nke-uku, we wezuga ha n'ebe ahu
n'anya-ya: ọ dighi onye fọduru ma-ọbughi ebo Juda, nání ya.
17:19 Ọzọ kwa, Juda edebeghi ihe nile Jehova, bú Chineke-ha, nyere n'iwu, kama ọ nējeghari
n'ukpuru nile nke Israel nke ha mere.
17:20 Jehova we ju nkpuru nile nke Israel, we weda ha n'ala, na
nye ha n'aka ndi nāpunara madu ihe, rue mb͕e Ọ chupuru ha
anya ya.
17:21 N'ihi na ọ dọwapuru Israel n'ulo Devid; ha we me Jeroboam
nwa Nebat, bú eze: Jeroboam we chupu Israel n'iso Jehova;
O we me ka ha mehie nmehie uku.
17:22 N'ihi na umu Israel jere ije na nmehie nile nke Jeroboam nke o
mere; ha esighi n'ebe ha nọ wezuga onwe-ha;
17:23 rue mb͕e Jehova wezugara Israel n'iru Ya, dika O kwuru n'ọnu nile
ndi-orù-Ya, bú ndi-amuma. Otú a ka ewepuru Israel n'aka-ha
ala rue Asiria rue ta.
ỌNU-ỌGUGU 17:24 Eze Asiria we me ka ndikom si na Babilon, si kwa na Kuta, bia
site na Ava, site kwa na Hemat, si kwa na Sefarvaim, tiye ha n'ebe ahu
obodo Sameria n'ọnọdu umu Israel: ha we nweta
Sameria we biri n'obodo-ya nile.
17:25 O rue, na nmalite ibiri n'ebe ahu ka ha tua egwu
ọ bughi Jehova: Jehova we ziga ọdum n'etiti ha, ha we tib͕ue ufọdu
nke ha.
17:26 Ya mere ha gwara eze Asiria okwu, si, Mba nile nke
i wezugawo onwe-gi, me ka i guzo n'obodo nile nke Sameria, imaghi Jehova
ukpuru Chineke nke ala nka: O we ziga ọdum n'etiti ha;
ma, le, ha nēb͕u ha, n'ihi na ha amaghi ukpuru nke Chineke
nke ala.
17:27 Eze Asiria we nye iwu, si, Bupunu n'ebe ahu otù nime ha
ndi-nchu-àjà ndi unu siri n'ebe ahu chita; ka ha je biri n'ebe ahu;
ka o zí kwa ha ukpuru nke Chineke nke ala nka.
17:28 Otù nime ndi-nchu-àjà ndi ha mere ka ha si na Sameria je biri n'ala ọzọ, we bia
biri na Bet-el, zí kwa ha ka ha gātu egwu Jehova.
17:29 Otú ọ di, mba ọ bula mere chi nke aka ha, tiye ha n'ulo nile
nke ebe nile di elu nke ndi Sameria mere, mba ọ bula nime ha
obodo ha biri nime ha.
17:30 Ndikom Babilon we me Sukot-benot, na ndikom Kut me-kwa-ra
Nergal, na ndikom Hemat mere Ashima;
ỌNU-ỌGUGU 17:31 Ndi-Ava we me Nibaz na Tatak, ndi Sefarvait we sure ha ọku.
umu n'ọku diri Adramelek na Anamelek, bú chi nile nke Sefarvaim.
17:32 Ha we tua egwu Jehova, we mere onwe-ha ufọdu nime ha di ala
ndi-nchu-àjà nke ebe di elu, ndi nāchuru ha àjà n'ulo nile nke Jehova
ebe di elu.
17:33 Ha nātu egwu Jehova, fè chi nke aka ha òfùfè, dika ikpé Jehova si di
mba ndị ha mere ka ha si n’ebe ahụ pụọ.
17:34 rue ta ka ha nēme dika ikpé nile si di na mb͕e mbu: Jehova adighi-atu egwu ha;
ọ bughi kwa dika ukpuru nile ha si di, ma-ọbu dika ikpé-ha si di, ma-ọbu
dika iwu na ihe enyere n'iwu si di nke Jehova nyere umu-ndikom nke ya n'iwu
Jekob, onye ọ kpọrọ aha Israel;
17:35 Onye Jehova b͕ara ndu, we nye ha iwu, si, Unu
unu agaghi-atu egwu chi ọzọ, unu atu-kwa-la onwe-unu nye ha, unu ewe-kwa-la ha òfùfè;
unu achụ-kwa-la ha àjà:
17:36 Ma Jehova, onye mere ka unu si n'ala Ijipt rigota n'oké ihe
ike na ogwe-aka esetiri eseti, ya ka unu gātu egwu, ya ka unu gātu kwa egwu
kpọ isi ala nye, ọ bu kwa Ya ka unu gāchuru nso.
17:37 na ukpuru, na ikpé, na iwu, na ihe enyere n'iwu;
nke o dere nye unu, unu ga-elezi anya ime ruo mgbe ebighị ebi; na unu
agaghi-atu egwu chi ọzọ.
17:38 Ma ọb͕ub͕a-ndu ahu nke Mu na unu b͕araworo, unu agaghi-echezọ; ọbụghịkwa
chi ọzọ ka unu gātu egwu.
17:39 Ma Jehova, bú Chineke-unu, unu gātu egwu; Ọ gānaputa kwa unu n'èzí
aka nke ndị iro gị niile.
17:40 Ma ha egeghi nti, ma ha mere dika omume mbu ha si di.
17:41 Mba ndia we tua egwu Jehova, we fè arusi nile ha apiri api òfùfè, ma
umu-ha, na umu umu-ha: dika ndi bu nna-ha mere, otú a
ka ha nēme rue ta.