2 Ihe E Mere 26:1 Ndi Juda nile we were Uzaia, onye b͕ara arọ iri na isi, na me ya eze n'ọnọdu nna-ya Amazaia. ỌNU-ỌGUGU 26:2 O wue Ilot, nyeghachi ya Juda, mb͕e eze sosiri dina n'ọnwu nna ya. 26:3 Uzaia b͕ara arọ iri na isi mb͕e ọ malitere ibu eze, o we buru eze ọgu arọ abua na iri na abua nime Jerusalem. Aha nne-ya bu Jekolaia Jerusalem. 26:4 O me ihe ziri ezi n'anya Jehova, dika ihe nile nke Amazaia nna-ya mere. 26:5 O we chọ Chineke n'ubọchi Zekaraia, onye nwere nghọta na ọhù Chineke: ma ubọchi ọ nāchọ Jehova, Chineke mere ya ime nke ọma. 26:6 O we pua buso ndi Filistia agha, tipia kwa ndi Filistia mgbidi Gat, na mb͕idi Jabne, na mb͕idi Ashdod, we wue obodo buruburu Ashdod, na n'etiti ndi Filistia. 26:7 Chineke we yere ya aka imegide ndi Filistia, na imegide ndi Arebia ndi bi na Gurbeal na ndi Mehunim. 26:8 Umu Amon we nye Uzaia onyinye-inata-iru-ọma: aha-ya we b͕asasara ọbuná bya abahụ l'alị Íjiputu; n'ihi na o mere onwe-ya ka ọ di ike nke-uku. 26:9 Uzaia wu-kwa-ra ulo-elu nime Jerusalem n'ọnu-uzọ-ama nkuku, na n'akuku ọnu-uzọ-ama ọnu-uzọ-ama ndagwurugwu, na na nkuku mb͕idi, we wusie ha ike. 26:10 O wu-kwa-ra ulo-elu n'ọzara, gwu kwa ọtutu olùlù-miri: n'ihi na o nwere ọtutu anu-ulo, ma n'ebe di ala ala, ma n'ala di lari: ndi-ọlu-ubi ọzọ kwa, na ndi-osisi vine n'ugwu, na nime Kamel: n'ihi na ọ huru n'anya ọrụ ugbo. 26:11 Uzaia nwe-kwa-ra usu-ndi-agha nke ndi-agha, ndi nēsi n'akuku pua ibu agha usu nile nke ndi-agha, dika ọnu-ọgugu nke ọnu-ọgugu-ha si di n'aka Jeiel ode-akwukwọ na Maaseia, bú onye-isi, n'okpuru aka Hananaia, otù nime ndi Israel ndị-isi eze. 26:12 Ọnu-ọgugu nile nke ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi-dike bu dìnkpà dị puku abụọ na narị isii. 26:13 Ma n'okpuru aka-ha usu-ndi-agha di, bú orú nnù ndikom uzọ atọ na asa nnù na ọgu ise, bú ndi nēwere ike di ike bu agha, inyere Jehova aka eze megide onye iro. 26:14 Uzaia we doziere ha ọta nile nke ọmuma-ulo-ikwū ahu nile, na ube, na okpu-agha, na okpu-agha, na uta, na èbè itukwasi. nkume . ỌNU-ỌGUGU 26:15 O me-kwa-ra nime Jerusalem ihe-ọtùtù, nke ndi-nzuzu putara, ka ha di n'elu ulo-elu na n'elu ulo-nche nile, ib͕a àkú na nkume uku. Aha-ya we b͕asa n'ebe di anya; n'ihi na ewedara ya n'anya nke-uku, rue mb͕e ọ gādi siri ike. 26:16 Ma mb͕e o siri ike, obi-ya di elu rue ntipia-ya: n'ihi na o we jehie megide Jehova, bú Chineke-ya, ba n'ulo uku Chineke Jehova isure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'elu ebe-ichu-àjà nke ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ. 26:17 Azaraia, bú onye-nchu-àjà, we so ya ba, ya na ọgu ndi-nchu-àjà anọ nke Jehova, ndi bu dìnkpà: 26:18 Ha we guzo Uzaia, bú eze, si ya, Ọ bu ọ bughi gi, Uzaia, isure Jehova ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, kama ọ bu ndi-nchu-àjà umu-ndikom Eron, ndi edoworo nsọ isure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ: si n'etiti Jehova pua ebe nsọ; n'ihi na i emehiewo; ọ bughi kwa nke gi nsọpuru sitere n'aka Jehova, bú Chineke. 26:19 Uzaia we we iwe, were ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'aka-ya isure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ; mb͕e ọ nēwesa ndi-nchu-àjà iwe, ekpenta we bilie nime ya ọkpọiso n'iru ndi-nchu-àjà n'ulo Jehova, site n'akuku ulo Jehova ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ. 26:20 Ma Azaraia, bú onye-isi-nchu-àjà, na ndi-nchu-àjà nile, legidere ya anya; le, ọ bu onye-ekpenta n'egedege-iru-ya, ha we si n'ebe ahu chupu ya si ebe ahu; e, ya onwe-ya we me ngwa ipu, n'ihi na YHWH etib͕uwo ya. 26:21 Ma Uzaia, bú eze, bu onye-ekpenta rue ubọchi ọnwu-ya, we biri n'ebe ahu. ọtụtụ ụlọ, ebe ọ bụ onye ekpenta; n'ihi na ebipuru ya n'ulo Jehova Jehova: ma Jotam nwa-ya bu onye-isi ulo eze, nēkpe ndi Israel ikpe nke ala. 26:22 Ma okwu Uzaia nke fọduru, nke-mbu na nke-ikpe-azu, ka Aisaia Jehova mere onye-amuma, bú nwa Emoz, dee. 26:23 Uzaia we so nna-ya-hà dina n'ọnwu, ha we lìe ya n'ebe elìri nna-ya-hà n'ubi nke olili nke ndi-eze; n'ihi na ha siri, Onye-ekpenta ka ọ bu: Jotam nwa-ya we buru eze n'ọnọdu ya.