2 Ihe E Mere
19:1 Jehoshafat, bú eze Juda, we laghachi n'ulo-ya n'udo
Jerusalem.
19:2 Jihu nwa Hanani, bú onye-ọhu-uzọ, we pua izute ya, si
Jehoshafat, bú eze, Ọ̀ gābu na i gēme ndi nēmebi iwu aka, we hu ha n'anya
kpọnu Jehova asì? n'ihi nka iwe dikwasi gi site n'iru Jehova.
19:3 Otú ọ dị, e nwere ezi ihe dị n'ime gị, na nke i nwere
wezuganu Ashera n'ala, doziwo obi-gi ime
chọọ Chineke.
ỌPUPU 19:4 Jehoshafat we biri na Jerusalem: o we pua jegharia ọzọ n'etiti obodo
ndi si na Bia-sheba we rue ugwu Efraim, me ka ha laghachikute Jehova
Jehova, bú Chineke nke ndi bu nna-ha.
19:5 O we guzo ndi-ikpe n'ala ahu n'obodo nile ewusiri ike nke Juda;
obodo site n'obodo,
19:6 O we si ndi-ikpé, Lezienu anya ihe unu nēme: n'ihi na ọ bughi madu ka unu nēkpe ikpe.
ma Jehova, Onye nọyere unu n'ikpé.
19:7 Ma ub͕u a ka egwu Jehova dikwasi unu; lezienu anya mee ya:
n'ihi na ọ dighi ajọ omume di n'ebe Jehova, bú Chineke-ayi, nọ, ma-ọbu iru madu;
ma-ọbụ ịnara onyinye.
ỌNU-ỌGUGU 19:8 Ọzọ, nime Jerusalem ka Jehoshafat doro ufọdu nime ndi Livai, na ufọdu nime ha
ndi-nchu-àjà, na nke ndi-isi ulo nke ndi bu nna Israel, maka ikpé nke
Jehova, na n'ihi ise-okwu nile, mb͕e ha laghachiri na Jerusalem.
ỌPUPU 19:9 O we nye ha iwu, si, Otú a ka unu gēme n'egwu Jehova;
n'ikwesị ntụkwasị obi, na n'obi zuru oke.
19:10 Ma ihe ọ bụla ihe ọ bụla ga-abịakwute unu nke ụmụnne unu ndị bi na
obodo-ha, n'etiti ọbara na ọbara, n'etiti iwu na ihe enyere n'iwu;
ukpuru na ikpé, unu gādọ kwa ha aka na nti ka ha ghara imehie
imegide Jehova, ka iwe we dakwasi unu, dakwasi kwa umu-nne-unu:
menu nka, ma unu emehiela.
NDI-EZE 19:11 Ma, le, Amaraia, bú onye-isi-nchu-àjà, bu onye-isi-unu n'okwu nile nke Jehova
Jehova; na Zebadaia nwa Ishmael, bú onye-isi ulo Juda;
bayere okwu nile nke eze: ọzọ kwa, ndi Livai gābu ndi-nlekọta n'iru
ị. Menu obi-ike, Jehova gānọye-kwa-ra ezi ihe.