1 Samuel
31:1 Ma ndi Filistia buso Israel agha: ndikom Israel we b͕alaga
si n'iru ndi Filistia da, eb͕uru eb͕u we da n'ugwu Gilboa.
31:2 Ndi Filistia we chuso Sọl na umu-ya ndikom ike; na nke
Ndi Filistia we tib͕ue Jonatan, na Abinadab, na Melkishua, bú umu-ndikom Sọl.
31:3 Agha ahu we di arọ́ megide Sọl, ndi-ọb͕a-uta we tib͕ue ya; na ya
e merụrụ ndị na-agba ụta ahụ nke ukwuu.
ỌPUPU 31:4 Sọl we si onye nēbu ihe-agha-ya, Miputa mma-agha-gi, mabàm
site na ya; ka ndị a na-ebighị úgwù wee ghara ịbịa mapụ m;
na-akparịkwa m. Ma onye nēbu ihe-agha-ya ekweghi; n'ihi na ọ turu egwu nke-uku.
Sọl we were mma-agha, dakwasi ya.
31:5 Ma mb͕e onye nēbu ihe-agha-ya huru na Sọl anwuwo, ya onwe-ya we dakwasi kwa ya
mma-agha-ya, we soro ya nwua.
ỌPUPU 31:6 Sọl we nwua, na umu-ya ndikom atọ, na onye nēbu ihe-agha-ya, na ndikom-ya nile;
otu ụbọchị ahụ ọnụ.
31:7 Ma mb͕e ndikom Israel ndi nọ n'ofè ndagwurugwu ahu;
ndi nọ n'ofè Jọdan we hu na ndikom Israel
we b͕alaga, ma Sọl na umu-ya ndikom anwuwo, ha we rapu obodo nile, we
gbalaga; ndi Filistia we bia biri nime ha.
31:8 O rue, n'echi-ya, mb͕e ndi Filistia biara ime ihe-ike
ndi eb͕uru eb͕u, we hu Sọl na umu-ya ndikom atọ ka ha tọb͕ọrọ n'ugwu
Gilboa.
31:9 Ha we bipu isi-ya, yipu ihe-agha-ya, ziga n'ime
ala ndi Filistia buruburu, ikwusa ya n'ulo Jehova
arụsị ha nile, na n’etiti ndị mmadụ.
ỌNU-ỌGUGU 31:10 Ha we tiye ihe-agha-ya n'ulo Ashtarot: ha we kegide ihe-agha-ya
ozu rue mb͕idi Bet-shan.
31:11 Ma ndi bi na Jebesh-gilead we nu ihe ahu
Ndi Filistia emewo Sọl;
NDI-EZE 31:12 Ndikom nile bu dìnkpà we bilie, je ogologo abali nile, buru aru Sọl
ozu umu-ya ndikom we si na mb͕idi Bet-shan bia, bia
Jebesh, sure ha ọku n'ebe ahu.
31:13 Ha we chiri ọkpukpu-ha, lìe ha n'okpuru osisi di na Jebesh, na
buo ọnụ ụbọchị asaa.