1 Samuel 29:1 Ma ndi Filistia chikọtara usu-ndi-agha-ha nile rue Efek; Ndi Israel we ma ulo-ikwū-ha n'akuku isi-iyi di na Jezreel. ỌPUPU 29:2 Ndi-isi ndi Filistia we nāgabiga n'ọgu ndikom ise, nēje kwa uzọ nnù ndikom abua na ọgu iri: ma Devid na ndikom-ya nēso Ekish gabiga n'azu. 29:3 Ndi-isi ndi Filistia we si, Gini ka ndi-Hibru ndia nēme n'ebe a? Ekish we si ndi-isi ndi Filistia, Ọ bughi nka, bú Devid; orù Sọl, bú eze Israel, nke mu na ya nọworo; ụbọchị, ma-ọbụ afọ ndị a, ma ahụghị m ihe ọjọọ n’ahụ́ ya kemgbe ọ dara n'ebe m'nọ rue ta? 29:4 Ndi-isi ndi Filistia we wesa ya iwe; na ndi-isi nke ndi Filistia we si ya, Me ka nwoke a laghachi, ka o we me lata n'ọnọdu-ya nke I doworo ya, ma ekwela ka ọ la soro ayi rida n'agha, ka Ọ we ghara ibu onye-nmegide ayi n'agha ahu: n'ihi na gini ka ọ gēji me ka ya na onye-nwe-ya di n'udo? ekwesịghị ịbụ ya na isi ndikom ndia? NDI-EZE 29:5 Ọ̀ bughi Devid, bú onye ha nābùrita onwe-ha n'ite egwú, si, Sọl we tib͕ue nnù ndikom abua na ọgu iri-ya, na Devid tib͕uru-ya orú nnù ndikom abua na ọgu iri? 29:6 Ekish we kpọ Devid, si ya, N'ezie, Jehova nādi ndu; I ziri ezi, ọpupu-gi na nbata-gi we som bata ọmuma-ulo-ikwū di nma n'anyam: n'ihi na ahutaghm ihe ọjọ nime gi site n'ub͕u a ubọchi nke ibiakutem rue ta: otú ọ di, ndi-isi emela gi amara. 29:7 Ma ub͕u a laghachi, la n'udo, ka i we ghara iwe iwe di ọku nke ndi Filistia. 29:8 Devid we si Ekish, Ma gini ka m'meworo? na gini ka i nwere achọtara n'aka orù-gi ubọchi nile m'nānọyere gi rue ta; ka m'we ghara ibuso ndi-iro onye-nwem, bú eze, agha? 29:9 Ekish we za, si Devid, Amawom na i di nma n'arum ihu-n'anya, dika mọ-ozi nke Chineke: ma ndi-isi Jehova Ndi Filistia asiwo, Ọ gaghi-eso ayi rigo n'agha. 29:10 Ma ub͕u a bilie n'isi-ututu gi na ndi-orù onye-nwe-gi ndi soro gi bia: ma mb͕e unu nēbili n'isi-ututu; nwekwa ìhè, pụọ. 29:11 Devid na ndikom-ya we bilie n'isi-ututu ila n'ututu, ilaghachi ba n'ala ndi Filistia. Ndi Filistia we rigo Jezril.