1 Samuel
3:1 Nwa-okoro ahu Samuel we nējere Jehova ozi n'iru Ilai. Na okwu
nke Jehova di oké ọnu-ahia na mb͕e ahu; ọ dighi ọhù ghe oghe.
3:2 O rue, n'oge ahu, na Ilai nēdina ala n'ọnọdu-ya;
ma anya-ya nile malitere inyo-inyoghi, o we ghara ihu uzọ;
3:3 Ma tupu oriọna Chineke apụọ n'ụlọ nsọ Jehova, ebe
ib͕e Chineke di, Samuel we dina n'ura;
3:4 na Jehova kpọrọ Samuel òkù: ọ si, Lekwam.
ỌPUPU 3:5 Ọ we b͕akuru Ilai, si, Lem; n'ihi na I kpọrọm òkù. Ya onwe ya
si, Akpọghm; dinara ala ozo. O we je dina ala.
3:6 Jehova we kpọ kwa òkù ọzọ, si, Samuel. Samuel we bilie jekuru Ilai;
ọ si, Lekwam; n'ihi na I kpọrọm òkù. Ọ si, M'kpọworo
ọ bughi, nwam nwoke; dinara ala ozo.
3:7 Ma Samuel akāmaghi Jehova, ọ dighi kwa okwu Jehova
ma ekpughere ya nye ya.
3:8 Jehova we kpọ Samuel ọzọ nke ub͕ò atọ. O we bilie je
gwa Ilai, si, Lekwam; n'ihi na I kpọrọm òkù. Ilai we mata
na Jehova kpọrọ nwata ahu.
ỌPUPU 3:9 Ilai we si Samuel, Je, dina ala: o gēru kwa, ọ buru na ọ bu
kpọkue gi, ka i we si, Kwue, Jehova; n'ihi na orù-Gi nānu. Ya mere
Samuel we je dinara ala n'ọnọdu-ya.
3:10 Jehova we bia, guzo, kpọ òkù dika ọ nākpọ ub͕ò nile, si, Samuel;
Samuel. Samuel we si, Kwue; n'ihi na orù-Gi nānu.
ỌPUPU 3:11 Jehova we si Samuel, Le, M'gēme ihe n'Israel, na
nke nti abua nke onye ọ bula nke nānu ya gāta.
3:12 N'ubọchi ahu ka M'gēme ka ihe nile M'kwuworo megide Ilai
bayere ulo-ya: mb͕e m'nāmalite, m'gēme kwa ka ọ gwusia.
3:13 N'ihi na m gwara ya na m ga-ekpe ikpe ụlọ ya ruo mgbe ebighị ebi
ajọ omume nke ọ mara; n'ihi na umu-ya ndikom meworo onwe-ha ihe-ihere, ya onwe-ya
eb͕ochighi ha.
3:14 N'ihi ya, M'we ṅuara ulo Ilai iyi, na ajọ omume nke
Agaghi-eji àjà ma-ọbu onyinye-inata-iru-ọma sacha ulo Ilai rue mb͕e ebighi-ebi.
3:15 Samuel we dinara ala rue ututu, meghe kwa ọnu-uzọ ulo Jehova
Chineke. Samuel we tua egwu igosi Ilai ọhù ahu.
3:16 Ilai we kpọ Samuel, si, Samuel, nwam. Ọ si, Le
ọ bụ m.
ỌPUPU 3:17 Ọ si, Gini bu okwu ahu nke Jehova gwaworo gi? Ana m ekpe ekpere
ezonarilam ya: Chineke me gi otú a, me kwa gi ihe ọzọ otú a, ọ buru na i zobe
ihe ọ bula sitere nam n'ihe nile nke Ọ gwara gi.
3:18 Samuel we gosi ya ihe nile, ọ dighi kwa ihe ọ nēzonari ya. Ọ si,
Ọ bu Jehova: Ya me ihe di nma n'anya-Ya.
3:19 Samuel we tolite, Jehova nọyere ya, O kweghi kwa nke ya
okwu daa n'ala.
3:20 Ma Israel nile site na Dan we rue Bia-sheba mara na Samuel nọ
ewe guzosie ike ibu onye-amuma Jehova.
3:21 Jehova we me ka ọ hu Ya ọzọ na Shailo: n'ihi na Jehova kpugheere Onwe-ya
Samuel nime Shailo n'okwu Jehova.