1 Ihe E Mere
26:1 N'akuku òkè nke ndi-ọnu-uzọ-ama: nke ndi Kora bu Meshelemaia
nwa Kore, nke umu Esaf.
NDI-EZE 26:2 Umu-ndikom Meshelemaia bu kwa, Zekaraia, bú ọkpara, na Jediael, bú ọkpara.
nke-abua, Zebadaia, bú nke-atọ, na Jatniel, bú nke-anọ;
26:3 Ilam, bú nke-ise, na Jehohanan, bú nke-isi, na Elioenai, bú nke-asa.
26:4 Ọzọ kwa, umu-ndikom Obed-edom bu Shemaia, bú ọkpara, Jehozabad
nke-abua, Joa, bú nke-atọ, na Saka, bú nke-anọ, na Netanel, bú onye
nke ise,
26:5 Ammiel, bú nke-isi, na Isaka, bú nke-asa, na Peultai, bú nke-asatọ: n'ihi na Chineke.
gọziri ya.
ỌNU-ỌGUGU 26:6 amu-kwa-ra Shemaia nwa-ya umu-ndikom, bú ndi nāchi ala nile
ulo nna-ha: n'ihi na ndi-dike bu dìnkpà ka ha bu.
26:7 Umu-ndikom Shemaia; Ọtni, na Refael, na Obed, na Elzabad;
umu-nne-ndikom bu ndi-dike, Elaihu, na Semakaia.
26:8 Ndia nile sitere n'umu Obed-edom: ha na umu-ha ndikom na umu-ha
umu-nna-ayi, bú ndi-dìnkpà ije ozi, di ọgu atọ na abua
nke Obed-edom.
26:9 Ma Meshelemaia nwere umu-ndikom na umu-nne, ndi-dike, iri na asatọ.
26:10 Ọzọ kwa, Hosa, nke sitere n'umu Merari, nwere umu-ndikom; Simri onye isi, (maka
ọ bu ezie na ọ bughi ọkpara, ma nna-ya mere ya onye-isi;)
26:11 Hilkaia, bú nke-abua, na Tebalaia, bú nke-atọ, na Zekaraia, bú nke-anọ;
umu-ndikom na umu-nne Hosa di iri na atọ.
NDI-EZE 26:12 N'etiti ndia ka òkè nke ndi-ọnu-uzọ-ama di, ọbuná n'etiti ndi-isi.
nēnwe ihe-ndebe megide ibe-ya, ije ozi n'ulo Jehova.
26:13 Ha fe-kwa-ra nzà, ma onye ntà ma onye uku, dika Jehova si di
ulo nke ndi bu nna-ha, maka ọnu-uzọ-ama ọ bula.
26:14 Ife-nzà n'akuku Iru-anyanwu we daara Shelemaia. Mgbe ahụ nye Zekaraya nwa ya nwoke, a
onye ndụmọdụ mara ihe, ha fere nzà; Ife-nzà-ya we puta n'akuku Ugwu.
26:15 rue Obed-edom n'akuku Ndida; nye kwa umu-ya ndikom ulo Asupim.
26:16 Ma Shupim na Hosa ka ife-nzà putara n'akuku Ọdida-anyanwu, ya na ọnu-uzọ-ama
Shalleket, n'akuku uzọ nke ebe-nrigo, nēche nche megide ulo-nche.
26:17 N'akuku ọwuwa-anyanwu nwere ndi Livai isi, n'akuku Ugwu anọ kwa ubọchi, n'akuku Ndida anọ kwa ubọchi;
ma chere ihu Asupim abụọ na abụọ.
26:18 N'akuku Paba n'akuku Ọdida-anyanwu, anọ n'uzọ atuliri atuli, na abua n'akuku Paba.
26:19 Ndia bu òkè nke ndi-ọnu-uzọ-ama n'etiti umu Kore, na n'etiti
umu-ndikom Merari.
26:20 N'ime ndi Livai, Ahaija bu onye-isi ulo-àkù nke ulo Chineke.
na-elekọta akụ nile nke ihe nsọ nile.
26:21 Ma umu-ndikom Laadan; umu-ndikom Giashon, bú Laadan;
ndi-isi ulo nke ndi bu nna, bú nke Ledan, bú onye Giashon, bu Jehieli.
26:22 Umu-ndikom Jehieli; Zetam, na Joel nwa-nne-ya, ndi bu onye-isi ulo-ikwū
àkù nile nke ulo Jehova.
26:23 nke ndi Amram, na ndi-Izharait, na ndi Hebron, na ndi Uziel;
26:24 Ma Shebuel nwa Giashom, nwa Moses, bu onye-ndú Jehova
akụ.
26:25 na umu-nne-ya site n'aka Elaieza; Rehabaya nwa-ya, na Jeshaia nwa-ya, na
Joram nwa-ya, na Zikri nwa-ya, na Shelomit nwa-ya.
26:26 nke Shelomit na umu-nne-ya bu ndi-isi ulo-àkù nile nke Jehova
ihe nsọ nsọ, nke Devid, bú eze, na ndi-isi ulo nke ndi bu nna, bú
ndi-isi usu nile nke nnù ndikom abua na ọgu iri na ọgu ndikom ise, na ndi-isi usu-ndi-agha nwere
raara onwe ya nye.
26:27 Site n'ihe a kwatara akwata n'agha ka ha raara nye ilekọta ụlọ ahụ
nke Jehova.
26:28 na ihe nile Samuel, bú onye-ọhu-uzọ, na Sọl nwa Kish, na Abnea
nwa Nea na Joab nwa Zeruaia doro nsọ; na onye ọ bụla
e doro ihe ọ bụla nsọ, ọ bụ n'okpuru aka Shelomit na nke ya
umunne.
26:29 N'ime ndi Izhara, Kenanaia na umu-ya ndikom bu ndi-ozi azu
n'ebe Israel nọ, bú ndi-odozi-okwu na ndi-ikpe.
NDI-EZE 26:30 Site kwa na ndi Hebron, Hashabaia na umu-nne-ya, ndi-dike bu dìnkpà,
nnù ndikom na ọgu iri-na-ise, bu ndi-ndú n'etiti ha n'Israel na nka
n'akuku Jọdan n'akuku Ọdida-anyanwu n'ozi nile nke Jehova, na n'ofè òfùfè
nke eze.
26:31 N'etiti ndi Hebron ka Jerija, bú onye-isi, ọbuná ndi Hebron;
dika osuso-ọmumu nile nke nna-ya-hà si di. N'afọ nke iri anọ nke
eze Devid ka achọtara ha, ewe chọta nime ha
ndi-dike bu dìnkpà nime Jeza nke Gilead.
26:32 Ma umu-nne-ya, bú ndi-dike, di nnù abua na ọgu iri
ndi-isi ulo nke ndi bu nna, ndi eze, bú Devid, mere ndi-isi ndi Reuben;
ndi Gad na nkera ebo Manase, bayere okwu ọ bula
Chineke, na okwu nke eze.