1 Ihe E Mere
21:1 Setan we bilie imegide Israel, kpasue Devid igu Israel.
21:2 Devid we si Joab, si kwa ndi-isi nke ndi Israel, Jenu, gua
Israel site na Bia-sheba we rue Dan; wetara m ọnụọgụgụ ha.
ka m'we mara ya.
21:3 Joab we si, Jehova me ka ndi-Ya ba uba ọgu ub͕ò ise
dika ha si di: ma, onye-nwem, bú eze, ọ̀ bughi ihe nile nke onye-nwem nwere
ndị ohu? gini mere onye-nwem nāju ase ihe a? gịnị mere ọ ga-eji bụrụ a
ihe kpatara njehie Israel?
21:4 Ma okwu eze di ike megide Joab. Ya mere Joab
je, jezue Israel nile, biarue Jerusalem.
21:5 Joab we nye Devid ọnu-ọgugu nke ọnu-ọgugu ndi Israel. Na ihe niile
ndi Israel we di orú nnù ndikom uzọ abua na nnù iri-na-ise
ọ bu kwa mma-agha ka Juda di nnù ndikom uzọ iri-na-abua na nnù iri
nke mịpụtara mma agha.
ỌNU-ỌGUGU 21:6 Ma ọ gua Livai na Benjamin n'etiti ha: n'ihi na okwu eze di
ihe-árú n'anya Joab.
21:7 Ma ihe a nēwe Chineke iwe; o we tib͕ue Israel.
21:8 Devid we si Chineke, Emehiewom nke-uku, n'ihi na emewom nka
ihe: ma ub͕u a, ariọm gi, me ka ajọ omume orù-gi wezuga onwe-ya; maka
Emewo m ihe nzuzu nke ukwuu.
ỌPUPU 21:9 Jehova we gwa Gad, bú onye-ọhu-uzọ nke Devid, okwu, si,
21:10 Je, gosi Devid, si, Otú a ka Jehova siri, atọm ka m'nēcheta gi
ihe: họrọ onwe-gi otù nime ha, ka m'we me gi ya.
21:11 Gad we biakute Devid, si ya, Otú a ka Jehova siri, Họrọ
gi
21:12 Ma-ọbụ ụnwụ afọ atọ; ma-ọbu ọnwa atọ ka ebibie ya n'iru Gi
ndi-iro, mb͕e mma-agha nke ndi-iro-gi nābiaru gi aru; ma ọ bụ ọzọ
ubọchi atọ mma-agha nke Jehova, bú ajọ ọria nēfe efe, n'ala, na
mọ-ozi nke Jehova nēbibi n'ókè-ala nile nke Israel.
Ma ub͕u a nye onwe-gi ìzù okwu nke M'gēme ka ọ laghachikute ya
zitere m.
21:13 Devid we si Gad, Anọm na nkpà nke-uku: biko, ka m'dabà nime ya
aka Jehova; n'ihi na ebere-Ya di uku ri nne: ma ekwelam
daa n'aka madu.
21:14 Jehova we zite ajọ ọria nēfe efe n'aru Israel: Israel we da
puku mmadụ iri asaa.
21:15 Chineke we ziga mọ-ozi ka ọ bia na Jerusalem ibibi ya: ma dika Ọ di
na-ebibi ihe, Jehova hụrụ, o we chegharia n'ihe ọjọ ahu, si
si mọ-ozi nke nēbibi, O zuwo, biko, jide aka-gi. Na nke
mọ-ozi nke Jehova guzoro n'akuku ebe-nzọcha-ọka nke Ọnan onye Jebus.
21:16 Devid we welie anya-ya abua, hu mọ-ozi nke Jehova ka o nēguzo
n'etiti uwa na elu-igwe, nēji mma-agha amiputara amiputa n'aka-ya
gbasapụrụ n’elu Jeruselem. Devid na ndi-okenye Israel, bú ndi
yi uwe-nkpe, da kpue iru-ha n'ala.
21:17 Devid we si Chineke, Ọ bughi Mu onwem nyere iwu ka ha di
nọmba? ọbuná Mu onwem, bú onye emehieworo, me kwa ihe ọjọ n'ezie; ma maka
aturu ndia, gini ka ha meworo? biko, biko, ka aka-Gi, Jehova
Chineke, dikwasim, dikwasi kwa ulo nnam; ma ọ bughi n'aru ndi-Gi, nke ahu
a ga-eti ha ihe otiti.
21:18 Mọ-ozi nke Jehova we nye Gad iwu ka ọ si Devid, na Devid
ọ gārigo, wuere Jehova ebe-ichu-àjà n'ebe-nzọcha-ọka nke Jehova
Ornan onye Jebus.
21:19 Devid we rigo n'okwu Gad, nke o kwuru n'aha Jehova
Chineke.
21:20 Ornan we chigharia, hu mọ-ozi ahu; umu-ya ndikom anọ we zobe
onwe ha. Ma Ornan nāzọcha ọka wit.
21:21 Devid we biakute Ornan, na Ọnan lere anya, hu Devid, si n'ebe ahu pua
ebe-nzọcha-ọka ahu, we kpọ isi ala nye Devid, kpue iru-ya n'iru Jehova
ala.
21:22 Devid we si Ornan, Nyem ebe-nzọcha-ọka nka;
ka m'we wuere Jehova ebe-ichu-àjà nime ya: I gēnyem ya
n'ego zuru ezu: ka ewe b͕ochie ihe-otiti ahu n'aru ndi Israel.
21:23 Ọnan we si Devid, Were ya nye gi, ka onye-nwem, bú eze, me
nke di nma n'anya-ya: le, Mu onwem nēnye kwa gi ehi ka ha buru ihe-nsure-ọku
àjà, na ihe nzọcha-ọka iji chu nkú, na ọka wheat iji chu àjà
onyinye-inata-iru-ọma; Ana m enye ya niile.
21:24 Eze, bú Devid, we si Ọnan, É-è; ma a ga m azụta ya n'uju
ọnu-ahia: n'ihi na m'gaghi-ewere ihe nke gi chiri Jehova, M'gaghi-echu kwa àjà
àjà-nsure-ọku nēnweghi ọnu-ọgugu.
21:25 Devid we nye Ọnan nnù shekel ọla-edo na ọgu iri bayere ebe ahu
ibu.
21:26 Devid we wuere Jehova ebe-ichu-àjà n'ebe ahu, sure àjà-nsure-ọku
àjà na àjà-udo, kpọkue Jehova; Ọ we za
o sitere n'elu-igwe n'ọku n'elu ebe-ichu-àjà nke àjà-nsure-ọku.
21:27 Jehova we nye mọ-ozi ahu iwu; o we welie mma-agha-ya ọzọ n'ime osimiri
n'ọbọ ya.
21:28 Na mb͕e ahu Devid huru na Jehova zara ya n'ubọchi ahu
ebe-nzọcha-ọka nke Ọnan onye Jebus, o we chua àjà n'ebe ahu.
21:29 N'ihi na ulo-ikwū nke Jehova, nke Moses mere n'ọzara, na
ebe-ichu-àjà nke àjà-nsure-ọku di na mb͕e ahu n'ebe di elu
na Gibeon.
21:30 Ma Devid apughi iga n'iru ya iju Chineke ase: n'ihi na ọ nātu egwu
n'ihi mma-agha nke mọ-ozi nke Jehova.