1 Ihe E Mere
NDI-EZE 8:1 Ma Benjamin we mua Bela, bú ọkpara-ya, na Ashbel, bú nke-abua, na Ahara, bú nwa-ya
atọ,
8:2 Noha, bú nke-anọ, na Rafa, bú nke-ise.
8:3 Umu-ndikom Bela kwa bu Ada, na Gera, na Abihud.
8:4 na Abishua, na Neaman, na Ahoa;
8:5 na Gera, na Shefufan, na Huram.
8:6 Ma ndia bu umu-ndikom Ihud: ndia bu ndi-isi nke ndi bu nna
ndi bi na Geba, ha we me ka ha je biri n'ala Manahat;
8:7 Na Neaman, na Ahaia, na Gera, o mere ka ha wezuga onwe-ha, mua Uza, na
Ahihud.
8:8 Sheharaim we mua umu n'ala Moab, mb͕e o zisiri
ha pụọ; Hushim na Beara bu nwunye-ya.
ỌNU-ỌGUGU 8:9 Ọ we mua Hodesh, bú nwunye-ya, bú Jobab, na Zibia, na Misha;
Malcham,
8:10 na Jeuz, na Shachia, na Mirma. Ndia bu umu-ya ndikom, ndi-isi ulo
nna.
ỌPUPU 8:11 Site kwa na Hushim ka ọ muru Abitub na Elpaal.
8:12 Umu-ndikom Elpaal; Iba, na Misham, na Shamed, bú onye wuru Ono, na
Lod, na obodo-ya nile:
8:13 na Beria, na Shema, bú ndi-isi nke ndi bu nna nke ndi bi.
nke Ajalon, onye nēme ka ndi bi na Gat wezuga onwe-ha:
8:14 na Ahio, na Shashak, na Jeremot;
8:15 na Zebadaia, na Arad, na Ader;
8:16 na Maikael, na Ispa, na Joha, bú umu-ndikom Beria;
8:17 na Zebadaia, na Meshulam, na Hezeki, na Heba;
8:18 na Ishmerai, na Jezlaia, na Jobab, umu-ndikom Elpaal;
8:19 na Jakim, na Zikri, na Zabdi;
8:20 na Elienai, na Ziltai, na Eliel;
8:21 na Adaia, na Beraia, na Shimrat, bú umu Shimhi;
8:22 na Ishpan, na Heba, na Eliel;
8:23 na Abdon, na Zikri, na Henan;
8:24 na Hananaia, na Ilam, na Antotija;
8:25 na Ifdeia, na Penuel, bú umu Shashak;
8:26 na Shamsherai, na Sheharia, na Atalaia;
8:27 na Jaresia, na Elaia, na Zikri, umu-ndikom Jeroham.
8:28 Ndia bu ndi-isi nke ndi bu nna, dika osuso-ọmumu nile ha si di, ndi-isi. Ndị a
biri na Jerusalem.
8:29 Na Gibeon, nna Gibeon, biri; aha nwunye-ya bu Meaka:
8:30 na ọkpara-ya, Abdon, na Zua, na Kish, na Beal, na Nedab;
8:31 na Gedoa, na Ahio, na Zeka.
8:32 Ma Miklot mụrụ Shimea. Ma ndia we biri kwa n'etiti umu-nne-ha
Jerusalem, nke di na ncherita-iru ha.
8:33 Ner we mua Kish, Kish we mua Sọl, na Sọl we mua Jonatan;
Malkishua, na Abinadab, na Eshbaal.
8:34 Ma nwa-nwoke Jonatan bu Meribeal; Meribeal we mua Maika.
8:35 Umu-ndikom Maika kwa bu Piton, na Melek, na Tarea, na Ehaz.
8:36 Ehaz we mua Jehoada; Jehoada we mua Alemet, na Azmavet, na
Zimri; Zimri we mua Moza;
8:37 Moza we mua Binea: Rafa bu nwa-ya, Eleeasa nwa-ya, Azel nwa-ya;
8:38 Azel nwe-kwa-ra umu-ndikom isi, aha-ha bu ndia, Azrikam, na Bokeru, na
Ishmael, na Shearia, na Obadaia, na Hanan. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom
nke Azel.
39 Umu-ndikom Eshek, bú nwa-nne-ya, bu Ulam, bú ọkpara-ya, na Jihush
nke-abua, na Elifelet, bú nke-atọ.
8:40 Ma umu-ndikom Ulam bu ndi-dike bu dìnkpà, ndi-ọb͕a-uta, ha nwe-kwa-ra ọtutu
umu-ndikom na umu-ndikom, ọgu ise na iri. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom
Benjamin.